Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 51:1-2 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 51:1-2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

O Chineke, meere m ebere, nʼihi ịhụnanya gị nke na-adịgide adịgide; nʼihi oke ọmịiko gị, hichapụ njehie m niile. Sachapụ mmehie m niile, ma mee m ka m dị ọcha.

ABÙ ỌMA 51:1-2 IGBOB (Bible Nso)

Merem amara, Chineke, dika ebere-Gi si di: Dika iba-uba nke obi-ebere-Gi nile si di hichapu njehiem nile. Sucham nke-ọma dika ákwà ka ajọ omumem pua nimem, Me kwa ka m'si na nmehiem di ọcha.