Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 50:10-11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 50:10-11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

nʼihi na ụmụ anụmanụ niile nke oke ọhịa bụ nke m, ha na ehi niile nọ nʼelu otu puku ugwu. Amaara m ụmụ nnụnụ niile nọ nʼelu ugwu niile, ihe niile e kere eke nọ nʼọhịa bụ nke m.

ABÙ ỌMA 50:10-11 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na Mu nwe anu-ọhia ọ bula nke oké ọhia, Ya na anu nile n'elu nnù ugwu abua na ọgu iri. Amawom anu-ufe ọ bula nke ugwu nile: Anu nile nke nēnughari n'ọhia di kwa n'akam.