ABÙ ỌMA 49:20 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 49:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị bara ụba nke na-enweghị nghọta dịka anụ ọhịa nke ga-ala nʼiyi.
Kesaa
ABÙ ỌMA 49 BIUABÙ ỌMA 49:20 IGBOB (Bible Nso)
Madu nke nọ na nsọpuru, ma ọ dighi-aghọta ihe, Yiri anu emeworo ka ha debe ọnu-ha du n'ọnwu.
Kesaa
ABÙ ỌMA 49 IGBOB