ABÙ ỌMA 49:16-17 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 49:16-17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Amala jijiji mgbe mmadụ na-aba oke ụba, mgbe ịdị ebube nke ụlọ ya na-amụba, nʼihi na ọ ga-agba aka laa ma ọ nwụọ, ịdị ebube ya agaghị eso ya banye nʼili.
Kesaa
ABÙ ỌMA 49 BIUABÙ ỌMA 49:16-17 IGBOB (Bible Nso)
Atula egwu mb͕e madu nēme ọgaranya, Mb͕e nsọpuru nke ulo-ya nāba uba: N'ihi na mb͕e ọ nwuru ọ gaghi-ewere ihe ahu nile la; Nsọpuru-ya agaghi-arida so ya.
Kesaa
ABÙ ỌMA 49 IGBOB