ABÙ ỌMA 48:10 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 48:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Chineke, dịka aha gị, otuto gị na-eru na nsọtụ ụwa niile; aka nri gị jupụtara nʼezi omume.
Kesaa
ABÙ ỌMA 48 BIUABÙ ỌMA 48:10 IGBOB (Bible Nso)
Dika aha-Gi si di, Chineke, Otú a ka otuto-Gi di rue nsọtu nile nke uwa: Ezi omume juputara aka-nri-Gi.
Kesaa
ABÙ ỌMA 48 IGBOB