ABÙ ỌMA 48:1 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 48:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ONYENWE ANYị dị ukwuu, bụrụkwa onye kwesiri ịnata otuto, nʼime obodo Chineke anyị, nʼugwu nsọ ya.
Kesaa
ABÙ ỌMA 48 BIUABÙ ỌMA 48:1 IGBOB (Bible Nso)
Onye uku ka Jehova bu, Ọ bu kwa onye anēto nke-uku, N'obodo Chineke-ayi, bú ugwu nsọ Ya.
Kesaa
ABÙ ỌMA 48 IGBOB