Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 47:2 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 47:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi na ONYENWE ANYị bụ Chineke kachasị ihe niile elu. Ọ dị egwu! Ọ bụ eze ukwu na-achị ụwa niile.

ABÙ ỌMA 47:2 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na Jehova, Onye kachasi ihe nile elu, di egwu; Ọ bu Eze uku nāchi uwa nile.