Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 47:1 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 47:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Kụọnụ aka unu, unu mba niile; jiri iti mkpu ọṅụ tikuo Chineke.

ABÙ ỌMA 47:1 IGBOB (Bible Nso)

Unu ndi nile di iche iche, kuanu aka; Werenu olu nke iti-nkpu-ọṅu tikue Chineke.