Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 46:9 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 46:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ na-eme ka agha kwụsị ruo nsọtụ nke elu ụwa niile. Ọ na-agbaji ụta, na-ebibi ùbe, ma na-esu ọta agha niile ọkụ.

ABÙ ỌMA 46:9 IGBOB (Bible Nso)

Nēme ka agha nile kwusi rue nsọtu uwa; Ọ nāb͕aji uta, b͕upia kwa ube; Ọ nēsure ub͕ọ-ala nile n'oku.