ABÙ ỌMA 46:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 46:7 IGBOB (Bible Nso)
Jehova nke usu nile nke ndi-agha nọyere ayi; Chineke nke Jekob buru ayi ulo-elu. Selah
ABÙ ỌMA 46:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile nọnyere anyị; Chineke nke Jekọb bụ ebe mgbaba anyị e wusiri ike. Sela