Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 46:4-5 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 46:4-5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Otu iyi dị nke na-asọbata na-eweta ọṅụ nʼime obodo Chineke, nʼime ebe obibi dị nsọ nke Onye kachasị ihe niile elu. Chineke bi nʼime ya, ọ gaghị ada; Chineke ga-enyere ya aka mgbe chi bọrọ.

ABÙ ỌMA 46:4-5 IGBOB (Bible Nso)

Otù osimiri di, miri-iyi-ya nile nēme ka obodo Chineke ṅuria ọṅu, Bú ebe nsọ nke ebe-obibi nile nke Onye kachasi ihe nile elu. Chineke nọ n'etiti ya; agaghi-ewezuga ya n'ọnọdu-ya: Chineke gēyere ya aka mb͕e chi bọrọ.