ABÙ ỌMA 45:6-7
ABÙ ỌMA 45:6-7 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
O Chineke, ocheeze gị ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi, mkpara omume ziri ezi ka mkpara alaeze gị ga-abụ Ị hụrụ ezi omume nʼanya, ma kpọọ ihe ọjọọ asị; ya mere, Chineke, onye bụ Chineke gị, emeela ka ịdị elu karịa ndị ibe gị, site na ite gị mmanụ nke ọṅụ.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 45