ABÙ ỌMA 38:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 38:12 IGBOB (Bible Nso)
Ndi nāchọsi nkpuru-obim ike nēsi-kwa-ram ọnyà; Ndi nāchọ imem ihe ọjọ ekwuwo kwa ihe-ila-n'iyì di iche iche, Ọ bu kwa ihe-aghughọ nile ka ha nātughari n'uche ogologo ubọchi nile.
Kesaa
ABÙ ỌMA 38 IGBOBABÙ ỌMA 38:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị na-achọ igbu m na-esiri m ọnya, ndị ahụ chọrọ imerụ m ahụ na-ekwu maka ihe dakwasịrị m; ogologo ụbọchị niile ha na-agba izuzu aghụghọ.
Kesaa
ABÙ ỌMA 38 BIU