ABÙ ỌMA 33:13-15
ABÙ ỌMA 33:13-15 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
ONYENWE ANYị si nʼeluigwe na-ele ndị mmadụ bi nʼụwa anya. Ọ na-ahụzu ụmụ mmadụ niile anya. O sitere nʼebe obibi ya na-ele onye ọbụla bi nʼelu ụwa anya. Ebe ọ bụ ya kpụrụ obi mmadụ niile nʼotu na otu; ọ na-ahụzu, na-amazukwa ihe niile ha na-eme.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 33