Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 25:17 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 25:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ihe mgbu nke obi m abaala ụba, napụta m site nʼobi mwute.

ABÙ ỌMA 25:17 IGBOB (Bible Nso)

Ahuhu nile nke obim sara mbara: Me ka m'si na nkpàm nile puta.