ABÙ ỌMA 22:1-2
ABÙ ỌMA 22:1-2 Bible Nso (IGBOB)
Chinekem, Chinekem, n'ìhi gini ka I rapurum? N'ìhi gini ka I nọ m n'ebe di nzọputam na okwu nile nke ọb͕ub͕ọ-ujam anya? Chinekem, anamakpọ òkù n'ehihie, ma I dighi-aza; N'abali kwa, ma ọ dighi inọ-jū m'nwere.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 22