ABÙ ỌMA 2:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 2:2 IGBOB (Bible Nso)
Ndi-eze nke uwa nēguzo onwe-ha, Ndi-isi nāb͕akọta kwa ìzù, Imegide Jehova, na imegide onye-Ya etere manu, si
ABÙ ỌMA 2:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị eze nke ụwa na-eguzokwa onwe ha, ndị na-achị achị na-agbakọtakwa imegide ONYENWE ANYị na imegide Onye ya e tere mmanụ.