ABÙ ỌMA 143:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 143:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Edubatala m nʼọnọdụ ikpe m ikpe, nʼihi na ọ dịghị onye ọbụla dị ndụ bụ onye ezi omume nʼihu gị.
Kesaa
ABÙ ỌMA 143 BIUABÙ ỌMA 143:2 IGBOB (Bible Nso)
Eji-kwa-la orù-Gi ba n'ikpé; N'ihi na ọ dighi onye ọ bula nke di ndu bu onye ezi omume n'iru Gi.
Kesaa
ABÙ ỌMA 143 IGBOB