ABÙ ỌMA 141:2 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 141:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka ekpere m bịa nʼihu gị dịka ihe na-esi isi ụtọ; ka nchili elu nke m chịlịri aka m abụọ dịrị ka aja a na-achụ nʼanyasị.
Kesaa
ABÙ ỌMA 141 BIUABÙ ỌMA 141:2 IGBOB (Bible Nso)
Ka edozie ekperem dika ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ n'iru Gi; Ka nchili ọbu-akam buru onyinye-inata-iru-ọma nke anyasi.
Kesaa
ABÙ ỌMA 141 IGBOB