Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 130:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 130:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma ọ bụ nʼaka gị ka mgbaghara mmehie dị; ime ka anyị tụọ gị egwu, ma jeere gị ozi.

ABÙ ỌMA 130:4 IGBOB (Bible Nso)

Ma n'aka-Gi ka nb͕aghara di, Ka ewe tua egwu Gi.