Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 126:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 126:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Onye ji ịkwa akwa buru mkpụrụ ubi ọ ga-agha na-aga, ga-emesịa jiri abụ ọṅụ na-alọghachi azụ, mgbe ha bu ukwu ọka ha.

ABÙ ỌMA 126:6 IGBOB (Bible Nso)

Onye nēbu nju-aka nkpuru-ọghigha, ọ bu ezie na ọ nēje ije nākwa ákwá; Ma ọ ghaghi iwere iti-nkpu-ọṅù biaghachi, nēbu ùkwù-ọka-ya nile.