ABÙ ỌMA 124:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 124:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Inyeaka anyị dị nʼaha ONYENWE ANYị, onye kere eluigwe na ụwa.
Kesaa
ABÙ ỌMA 124 BIUABÙ ỌMA 124:8 IGBOB (Bible Nso)
Iye-aka-ayi di n'aha Jehova, Onye meworo elu-igwe na uwa.
Kesaa
ABÙ ỌMA 124 IGBOB