Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 121:3 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 121:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ gaghị ekwe ka ụkwụ gị gbụchapụ, onye na-eche gị nche na-amụ anya oge niile

ABÙ ỌMA 121:3 IGBOB (Bible Nso)

Ya ekwela ka ewezuga ukwu-gi n'ọnọdu-ya: Onye nēdebe gi, Ya atula òrù-ura.