Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 119:50 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 119:50 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nkasiobi m nʼime ịta ahụhụ m bụ nke a: nkwa gị na-echebe ndụ m.

ABÙ ỌMA 119:50 IGBOB (Bible Nso)

Nka bu nkasi-obim nime nweda-n'alam: Na okwu-ọnu-Gi emewo ka m'di ndu.