ABÙ ỌMA 119:36 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 119:36 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mee ka obi m chee ihu nʼiwu gị niile ọ bụghị nye uru na-esite nʼọchịchọ nke onwe.
Kesaa
ABÙ ỌMA 119 BIUABÙ ỌMA 119:36 IGBOB (Bible Nso)
Wezuga obim iche ihe-àmà-Gi nile iru, Ewezuga-kwa-la ya iche urù nēzighi ezi iru.
Kesaa
ABÙ ỌMA 119 IGBOB