Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 119:35 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 119:35 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Duo m nʼụzọ nke iwu gị niile, nʼihi na ọ bụ nʼime ha ka m na-achọta obi ụtọ.

ABÙ ỌMA 119:35 IGBOB (Bible Nso)

Me ka m'zọ ije n'okporo-uzọ nke ihe nile I nyere n'iwu; N'ihi na uzọ ahu nātọm utọ