ABÙ ỌMA 119:2 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 119:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị a gọziri agọzi ka ha bụ, bụ ndị na-edebe ụkpụrụ ya ma jirikwa obi ha niile na-achọsi ya ike.
Kesaa
ABÙ ỌMA 119 BIUABÙ ỌMA 119:2 IGBOB (Bible Nso)
Ndi ihe nāgara nke-ọma ka ndi nēchebe ihe-àmà-Ya nile bu, Ndi nēwere obi-ha nile chọ Ya.
Kesaa
ABÙ ỌMA 119 IGBOB