Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 119:151 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 119:151 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma ị nọ nso, ONYENWE ANYị; ihe niile i nyere nʼiwu bụ eziokwu.

ABÙ ỌMA 119:151 IGBOB (Bible Nso)

Gi onwe-gi nọ nso, Jehova; Ọzọ, ihe nile I nyere n'iwu bu ezi-okwu.