ABÙ ỌMA 118:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 118:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ kachasị mma ịgbaba nʼime ONYENWE ANYị karịa ịtụkwasị ndị amara aha ha obi.
Kesaa
ABÙ ỌMA 118 BIUABÙ ỌMA 118:9 IGBOB (Bible Nso)
Ọ di nma ib͕abà nime Jehova Kari itukwasi ndi amara aha-ha obi.
Kesaa
ABÙ ỌMA 118 IGBOB