Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 118:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 118:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ kachasị mma ịgbaba nʼime ONYENWE ANYị karịa ịtụkwasị ụmụ mmadụ obi.

ABÙ ỌMA 118:8 IGBOB (Bible Nso)

Ọ di nma ib͕abà nime Jehova Kari itukwasi madu obi.