ABÙ ỌMA 118:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 118:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼọnọdụ oke ihe mgbu m, akpọkuru m ONYENWE ANYị, ọ zara m, mee ka m nwere onwe m.
Kesaa
ABÙ ỌMA 118 BIUABÙ ỌMA 118:5 IGBOB (Bible Nso)
M'siri na nkpàm kpọkue Ja; Ja zaram, me ka m'nọdu n'ebe sara mbara.
Kesaa
ABÙ ỌMA 118 IGBOB