ABÙ ỌMA 118:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 118:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nkume ahụ ndị na-ewu ụlọ jụrụ, aghọọla nkume isi ntọala ụlọ
Kesaa
ABÙ ỌMA 118 BIUABÙ ỌMA 118:22 IGBOB (Bible Nso)
Nkume nke ndi nēwu ulo juru Aghọwo isi nkuku ulo.
Kesaa
ABÙ ỌMA 118 IGBOB