Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 118:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 118:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Keleenụ ONYENWE ANYị nʼihi na ọ dị mma; ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

ABÙ ỌMA 118:1 IGBOB (Bible Nso)

Kelenu Jehova; n'ihi na Ọ di nma: N'ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di.