Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 115:15 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 115:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ka ONYENWE ANYị onye kere eluigwe na elu ụwa gọzie unu.

ABÙ ỌMA 115:15 IGBOB (Bible Nso)

Ndi agọziri agọzi diri Jehova ka unu bu, Onye meworo elu-igwe na uwa.