Mgbe ụmụ Izrel si nʼala Ijipt pụta, mgbe ezinaụlọ Jekọb sitekwara nʼebe ndị asụsụ ha dị iche pụta, Juda ghọrọ ebe nsọ Chineke, Izrel ghọrọ ala ọ na-achị. Osimiri hụrụ ya, gbaa ọsọ, osimiri Jọdan hụkwara ya chigharịa laa azụ
Mb͕e Israel siri n'Ijipt puta, Mb͕e ulo Jekob siri na ndi nātatọ okwu puta; Juda ghọro ebe nsọ Ya, Israel ghọrọ ala Ọ nāchi. Oké osimiri huru ya, we b͕alaga; Jọdan chighariri la azu.
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị