ABÙ ỌMA 113:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 113:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ na-esi nʼuzuzu bulie ogbenye elu sitekwa nʼebe ikpofu ahịhịa bulie onye nọ na mkpa elu
Kesaa
ABÙ ỌMA 113 BIUABÙ ỌMA 113:7 IGBOB (Bible Nso)
Ọ bu onye nēme ka onye nēnweghi ike si n'ájá bilie, O nēsi n'ebe ikpofu ahihia bulie ob͕eye elu
Kesaa
ABÙ ỌMA 113 IGBOB