ABÙ ỌMA 112:8 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 112:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Obi ya siri ike, ọ gaghị atụ egwu ihe ọbụla; nʼikpeazụ, ọ ga-ele ndị na-akpọ ya asị anya na mmeri.
Kesaa
ABÙ ỌMA 112 BIUABÙ ỌMA 112:8 IGBOB (Bible Nso)
Ihe anākwagide ka obi-ya bu, ọ gaghi-atu egwu, Rue mb͕e ọ gēlekwasi ndi nākpab͕u ya anya.
Kesaa
ABÙ ỌMA 112 IGBOB