Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 112:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 112:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼezie, agaghị ewezuga ya nʼọnọdụ ya; a ga-echeta onye ezi omume ruo mgbe ebighị ebi.

ABÙ ỌMA 112:6 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na rue mb͕e ebighi-ebi agaghi-ewezuga ya n'onọdu-ya: Ihe-ncheta ebighi-ebi ka onye ezi omume gābu.