ABÙ ỌMA 112:4 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 112:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ìhè na-enwuru ndị na-eme ihe ziri ezi, ọ bụladị nʼime ọchịchịrị, nyekwa ndị na-eme amara, ndị obiọma na ndị ezi omume.
Kesaa
ABÙ ỌMA 112 BIUABÙ ỌMA 112:4 IGBOB (Bible Nso)
Ihè awaliwo n'ọchichiri nye ndi ziri ezi: Ọ bu onye-amara, na onye nwere obi-ebere, na onye ezi omume.
Kesaa
ABÙ ỌMA 112 IGBOB