ABÙ ỌMA 112:1-3
ABÙ ỌMA 112:1-3 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Toonu ONYENWE ANYị. Onye a gọziri agọzi ka nwoke ahụ bụ onye na-atụ egwu ONYENWE ANYị; onye na-enwe oke mmasị idebe iwu ya niile. Ụmụ ya ga-abụ ndị dị ike nʼala ahụ; ọgbọ ndị na-eme ihe ziri ezi ga-abụ ndị a gọziri agọzi. Akụnụba na-adịgide nʼụlọ ya; ezi omume ya na-adịgidekwa ruo mgbe ebighị ebi.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 112ABÙ ỌMA 112:1-3 Bible Nso (IGBOB)
Tonu Ja. Onye ihe nāgara nke-ọma ka nwoke ahu bu nke nātu egwu Jehova. Nke ihe nile O nyere n'iwu nātọ utọ nke-uku. Ndi-dike ka nkpuru-ya gābu n'uwa: Agāgọzi ọb͕ọ ndi ziri ezi. Ihe di iche iche di oké ọnu-ahia na àkù di n'ulo-ya: Ezi omume-ya nēguzo kwa rue mb͕e ebighi-ebi.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 112