Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 112:1-2 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 112:1-2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Toonu ONYENWE ANYị. Onye a gọziri agọzi ka nwoke ahụ bụ onye na-atụ egwu ONYENWE ANYị; onye na-enwe oke mmasị idebe iwu ya niile. Ụmụ ya ga-abụ ndị dị ike nʼala ahụ; ọgbọ ndị na-eme ihe ziri ezi ga-abụ ndị a gọziri agọzi.

ABÙ ỌMA 112:1-2 IGBOB (Bible Nso)

Tonu Ja. Onye ihe nāgara nke-ọma ka nwoke ahu bu nke nātu egwu Jehova. Nke ihe nile O nyere n'iwu nātọ utọ nke-uku. Ndi-dike ka nkpuru-ya gābu n'uwa: Agāgọzi ọb͕ọ ndi ziri ezi.