Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 111:1 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 111:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Toonu ONYENWE ANYị! Aga m eji obi m niile jaa ONYENWE ANYị mma nʼime nzukọ ndị ụzọ ha ziri ezi na nʼime ọgbakọ ukwuu.

ABÙ ỌMA 111:1 IGBOB (Bible Nso)

Tonu Ja. M'gēwere obim nile kele Jehova, N'ìzu nzuzo nke ndi ziri ezi, na nime nzukọ Israel.