ABÙ ỌMA 109:21-22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 109:21-22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma gị onwe gị, Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị nyere m aka nʼihi aha gị, site nʼịdị mma nke ịhụnanya gị, napụta m. Nʼihi na abụ m ogbenye na onye nọ na mkpa, obi m tiwakwara etiwa nʼime m.
Kesaa
ABÙ ỌMA 109 BIUABÙ ỌMA 109:21-22 IGBOB (Bible Nso)
Ma Gi onwe-gi, Jehova, bú Onye-nwe-ayi, kwe ka mu na I mekọ n'ihi aha-Gi: N'ihi na ebere-Gi di nma, naputam. N'ihi na onye ewedara n'ala na ob͕eye ka m'bu, Adupuwo kwa nkpuru-obim nimem.
Kesaa
ABÙ ỌMA 109 IGBOB