ABÙ ỌMA 105:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 105:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Bụkuo ya abụ, bụkuo ya abụ otuto; kwupụtanụ ọrụ ihe ịrịbama ya niile.
Kesaa
ABÙ ỌMA 105 BIUABÙ ỌMA 105:2 IGBOB (Bible Nso)
Bùkuenu Ya abù, bùkuenu Ya abù ọma; Tugharinu uche n'oké ọlu-Ya nile.
Kesaa
ABÙ ỌMA 105 IGBOB