Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 104:33 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 104:33 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Aga m abụku ONYENWE ANYị abụ ogologo ụbọchị niile nke ndụ m; aga m abụku Chineke m abụ otuto oge niile m na-adị ndụ.

ABÙ ỌMA 104:33 IGBOB (Bible Nso)

M'gābùku Jehova abù n'ogologo ndum nile: M'gābùku Chinekem abù ọma mb͕e m'nọ nādi ndu.