ABÙ ỌMA 104:1 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 104:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mkpụrụobi m, too ONYENWE ANYị. O ONYENWE ANYị na Chineke m, ị dị ukwu nke ukwuu; ị na-eyikwasị ịma mma na ebube dịka uwe.
Kesaa
ABÙ ỌMA 104 BIUABÙ ỌMA 104:1 IGBOB (Bible Nso)
Gọzie Jehova, nkpuru-obim. Jehova, Chinekem I di uku nke-uku; Ebube na ima-nma ka I yiriworo dika uwe.
Kesaa
ABÙ ỌMA 104 IGBOB