ABÙ ỌMA 103:13-14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 103:13-14 IGBOB (Bible Nso)
Dika nna si enwe obi-ebere n'aru umu-ya, Otú a ka Jehova nwere obi-ebere n'aru ndi nātu egwu Ya. N'ihi na Ya onwe-ya mara otú akpuworo ayi; Ọ nēcheta na ájá ka ayi bu.
Kesaa
ABÙ ỌMA 103 IGBOBABÙ ỌMA 103:13-14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dịka nna si enwe obi ebere nʼebe ụmụ ya nọ, otu a ka ONYENWE ANYị si enwe obi ebere nʼebe ndị na-atụ egwu ya nọ, nʼihi na ya onwe ya maara otu e si kpụọ anyị, ọ na-echeta na anyị bụ aja.
Kesaa
ABÙ ỌMA 103 BIU