Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 103:10-11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 103:10-11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

ọ bụghị dịka mmehie anyị si dị ka ọ na-emeso anyị, ọ dịghị akwụghachi anyị dịka ajọ omume anyị si dị. Nʼihi na dịka eluigwe si dị elu karịa ụwa, otu a ka ịhụnanya ya si dị ukwuu nʼebe ndị na-atụ egwu ya nọ.

ABÙ ỌMA 103:10-11 IGBOB (Bible Nso)

Ọ bughi dika nmehie nile ayi si di ka O meworo ayi, Ọ bughi kwa dika ajọ omume nile ayi si di ka O mesoworo ayi. N'ihi na dika idi-elu nke elu-igwe si di n'elu uwa, Otú a ka ebere-Ya di ike n'aru ndi nātu egwu Ya.