Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 102:2 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 102:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ezonarịla m ihu gị nʼụbọchị nsogbu m. Gee ntị nʼekpere m, zakwaa m ngwangwa.

ABÙ ỌMA 102:2 IGBOB (Bible Nso)

Ezonarilam iru-Gi n'ubọchi ahuhu m'nāhu: Tọ nti-Gi n'ala n'ebe m'nọ; N'ubọchi m'nākpọku Gi zam ngwa ngwa.