ABÙ ỌMA 101:1-3
ABÙ ỌMA 101:1-3 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Aga m abụ abụ banyere ịhụnanya gị na ikpe gị ziri ezi; o ONYENWE ANYị, ọ bụ gị ka m ga-abụku abụ otuto. Aga m enwe uche ị hụ na m biri ndụ na-enweghị ịta ụta ọbụla, olee mgbe ị ga-abịakwute m? Aga m ejikwa obi nke a na-agaghị ata ụta ọbụla jegharịa nʼime ụlọ m. Agaghị m edo ihe jọgburu onwe ya nʼihu m.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 101ABÙ ỌMA 101:1-3 Bible Nso (IGBOB)
Ebere na ezi ikpé ka M'gābù n'abù: Gi, Jehova, ka m'gabùku abù ọma. M'gēnwe uche n'uzọ zuru okè: Òle mb͕e I gābiakutem? M'gējeghari n'etiti ulom n'izu-okè nke obim. M'gaghi-edo ihe jọb͕uru onwe-ya n'irum: Akpọwom ọlu nke ndi nējehie asì; Ọ gaghi-arapra n'arum.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 101